ProZ.com translation contests »
Mox presents: "The comic life of a translator" » English to Igbo » Entry by Emmanuel Mpamugo


Source text in English

Translation by Emmanuel Mpamugo (#29440)

Source text image

I began the revision and realized that it was a humongous pile of excrement produced by Gurgle!

Nonetheless, I delivered a perfect translation... but the customer had my sublime work edited by some illiterate jerk who ruined it!

And they published online my now-defective translation alongside my name!

Ebidoro m ya bụ ndezigharị wee hụta na ọ bụ nnukwute ikpo nsị nke Gurgle mepụtara!

N'agbanyeghi nke a, enyfefere m ntụgharị dị ezi mma... mana onye m nwe ọrụ m tụgharịrị were ezigbo ọrụ a m rụrụ nyefe n'aka onye ndezi n'amaghị nke o riri mebiri ọrụ a!

Ha wee bipụta ntụgharị m nweziri ọrụsị n'ọnyamụdụdọ ma tinyekwa aha m na ya!


Discuss this entry