ProZ.com translation contests »
Mox presents: "The comic life of a translator" » English to Igbo

Competition in this pair is now closed.

Discussion and feedback about the competition in this language pair may now be provided by visiting the "Discussion & feedback" page for this pair. Entries may also be individually discussed by clicking the "Discuss" link next to any listed entry.

Source text in English

Source text image

I began the revision and realized that it was a humongous pile of excrement produced by Gurgle!

Nonetheless, I delivered a perfect translation... but the customer had my sublime work edited by some illiterate jerk who ruined it!

And they published online my now-defective translation alongside my name!

Winning entries could not be determined in this language pair.

There were 4 entries submitted in this pair during the submission phase. Not enough votes were submitted by peers for a winning entry to be determined.

Competition in this pair is now closed.


Entries (4 total) Expand all entries

E bidoro m ideghari wee ghọta na ọ bụ ikpo ọrụ bụrụ ibu nke ndị n'eme mkpọtụ mepụtara!

N'agbanyeghị, m nyefere ntụgharị zuru okè................. Ma na onye ahia ahụ nwere ndepụta okwu m nye onye n'agughi akwụkwọ ka ọ dezie, ọ wee mebiere m ọrụ. m.

Ha bipụtara nkwarụ ọrụ ntughari m tinyekwa aha m n'akụkụ ya.
Entry #29617 — Discuss 0 — Variant: Not specified
Chioma onyeabor
Chioma onyeabor
South Africa
Voting points1st2nd3rd
81 x42 x20
M malitere nlegharị ahụ ma chọpụta na ọ bụ nnukwu ikpo nsị nke Gurgle mepụtara!

Ka o sina dị, M nyefere nsụgharị zuru oke... mana onye ahịa ahụ nyere onye nzuzu enweghị mmụta ọrụ m dị ebube nke o mebiri!

Ma ha bipụtara ọrụ m nke emebiworo ugbu a n’akụkụ aha m n’ịntanetị!
Entry #29789 — Discuss 0 — Variant: Not specified
Voting points1st2nd3rd
61 x402 x1
Ebidoro m ya bụ ndezigharị wee hụta na ọ bụ nnukwute ikpo nsị nke Gurgle mepụtara!

N'agbanyeghi nke a, enyfefere m ntụgharị dị ezi mma... mana onye m nwe ọrụ m tụgharịrị were ezigbo ọrụ a m rụrụ nyefe n'aka onye ndezi n'amaghị nke o riri mebiri ọrụ a!

Ha wee bipụta ntụgharị m nweziri ọrụsị n'ọnyamụdụdọ ma tinyekwa aha m na ya!
Entry #29440 — Discuss 0 — Variant: Not specified
Voting points1st2nd3rd
41 x400
Amalitere m mmegharị ahụ ma chọpụta na ọ bụ nnukwu ngwako nke gurgle meputara

Ka o sina dị, ewepụtara m nsụgharị zuru oke ... mana onye ahịa ahụ degharịrị ọrụ ebube m ma mebie ya site n'aka onye n amaghị akwụkwọ

Ugbu a ha e bipụtala insụgharị m na-ezighi ezi na ịntanetị ma tinyekwe aha m!
Entry #29693 — Discuss 0 — Variant: Not specified
Voting points1st2nd3rd
301 x21 x1